-
1 Ihe E Mere 5:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ndị a bụ ndị isi n’ọnụmara ha dị iche iche: Ife, Ịshaị, Iliel, Azriel, Jeremaya, Họdavaya, na Jadiel. Ha bụ ndị dike n’agha, ndị a ma ama, na ndị isi ezinụlọ ndị nna nna ha.
-