1 Ihe E Mere 5:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ihi ya, Chineke Izrel mere ka Pul, eze Asiria,+ (ya bụ, Tilgat-pilniza,+ eze Asiria), gaa dọrọ ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase n’agha ma kpọga ha Hela, Hebọ, Hera, nakwa n’akụkụ osimiri Gozan,+ ha ebiri ebe ahụ ruo taa.
26 N’ihi ya, Chineke Izrel mere ka Pul, eze Asiria,+ (ya bụ, Tilgat-pilniza,+ eze Asiria), gaa dọrọ ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase n’agha ma kpọga ha Hela, Hebọ, Hera, nakwa n’akụkụ osimiri Gozan,+ ha ebiri ebe ahụ ruo taa.