1 Ihe E Mere 6:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Itan, onye so n’ụmụ ụmụ Meraraị,+ bụ́ ụmụnne Himan na Esaf, na-anọ n’aka ekpe Himan. Itan+ bụ nwa Kishaị nwa Abdaị nwa Malọk
44 Itan, onye so n’ụmụ ụmụ Meraraị,+ bụ́ ụmụnne Himan na Esaf, na-anọ n’aka ekpe Himan. Itan+ bụ nwa Kishaị nwa Abdaị nwa Malọk