1 Ihe E Mere 6:60 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 60 Ndị ebo Benjamin nyere ha Giba+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Alemet na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Anatọt+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Obodo niile e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+
60 Ndị ebo Benjamin nyere ha Giba+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Alemet na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Anatọt+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Obodo niile e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+