1 Ihe E Mere 6:71 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 71 Ha si n’ezinụlọ ọkara ebo Manase nye ụmụ Geshọm obodo ndị a: Golan,+ nke dị na Beshan, na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Ashtarọt na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.+
71 Ha si n’ezinụlọ ọkara ebo Manase nye ụmụ Geshọm obodo ndị a: Golan,+ nke dị na Beshan, na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Ashtarọt na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.+