1 Ihe E Mere 6:76 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 76 Ha sikwa n’ebo Naftalaị nye ha Kidesh+ nke dị na Galili+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Hamọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Kiriateyim na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.
76 Ha sikwa n’ebo Naftalaị nye ha Kidesh+ nke dị na Galili+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Hamọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Kiriateyim na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.