1 Ihe E Mere 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mekia lụụrụ Họpim nwaanyị, lụọkwara Shọpim. Aha nwanne ya nwaanyị bụ Meaka.) Aha nwa Manase nke abụọ bụ Zelofehad.+ Ma, ọ bụ ụmụ nwaanyị ka Zelofehad mụrụ.+
15 Mekia lụụrụ Họpim nwaanyị, lụọkwara Shọpim. Aha nwanne ya nwaanyị bụ Meaka.) Aha nwa Manase nke abụọ bụ Zelofehad.+ Ma, ọ bụ ụmụ nwaanyị ka Zelofehad mụrụ.+