1 Ihe E Mere 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ya na nwunye ya mechara nwee mmekọahụ, nwunye ya atụrụ ime mụọ nwa nwoke. Ma, ọ gụrụ ya Beraya* n’ihi na nwunye ya mụrụ ya n’oge ọdachi dakwasịrị ezinụlọ ya.
23 Ya na nwunye ya mechara nwee mmekọahụ, nwunye ya atụrụ ime mụọ nwa nwoke. Ma, ọ gụrụ ya Beraya* n’ihi na nwunye ya mụrụ ya n’oge ọdachi dakwasịrị ezinụlọ ya.