-
1 Ihe E Mere 8:40Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
40 Ụmụ Yulam bụ ndị dike n’agha. Ha ma otú e si agba ụta. Ha nwekwara ọtụtụ ụmụ na ụmụ ụmụ, ndị dị otu narị mmadụ na iri ise (150). Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Benjamin.
-