-
1 Ihe E Mere 9:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ọ bụkwa Shalọm nwa Kore nwa Ebayasaf nwa Kora, na ụmụnne ya ndị si n’ezinụlọ ndị nna nna ya, bụ́ ụmụ Kora, bụ ndị na-ahụ maka iche ọnụ ụzọ ụlọikwuu nche. Ọrụ ndị nna nna ha nọ na-arụ bụkwa iche ọnụ ụzọ ụlọikwuu Jehova nche.
-