22 Ndị niile a họọrọ ka ha na-eche ọnụ ụzọ dị iche iche nche dị narị mmadụ abụọ na iri na abụọ (212). Ha biri n’ime obodo ha dị iche iche n’usoro e si dee aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Devid na Samuel onye ọhụ ụzọ+ họpụtara ha ịrụ ọrụ a a na-enye ndị a tụkwasịrị obi.