1 Ihe E Mere 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 E nwere ndị isi* anọ n’ime ndị na-eche ọnụ ụzọ ámá nche, ndị e nyere ọrụ a na-enye ndị a tụkwasịrị obi. Ha bụ ndị Livaị. Ha na-ahụ maka ọnụ ụlọ ndị dị* n’ụlọ ezi Chineke nakwa akụ̀ ndị dị na ya.+ 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:26 Ụlọ Nche,10/1/2005, p. 9
26 E nwere ndị isi* anọ n’ime ndị na-eche ọnụ ụzọ ámá nche, ndị e nyere ọrụ a na-enye ndị a tụkwasịrị obi. Ha bụ ndị Livaị. Ha na-ahụ maka ọnụ ụlọ ndị dị* n’ụlọ ezi Chineke nakwa akụ̀ ndị dị na ya.+