-
1 Ihe E Mere 9:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ha na-eche nche gburugburu ụlọ ezi Chineke chi abọọ. Ọ bụ ha na-ahụ maka iche nche, na-ahụkwa maka mkpịsị ugodi. Ọ bụkwa ha na-emeghe ụzọ n’ụtụtụ ọ bụla.
-