1 Ihe E Mere 9:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ụfọdụ ụmụ Kohat, bụ́ ụmụnne ha, na-ahụ maka achịcha a na-enye Chineke.+ Ha na-eme achịcha a n’ụbọchị izu ike ọ bụla.+
32 Ụfọdụ ụmụ Kohat, bụ́ ụmụnne ha, na-ahụ maka achịcha a na-enye Chineke.+ Ha na-eme achịcha a n’ụbọchị izu ike ọ bụla.+