1 Ihe E Mere 9:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Miklọt mụrụ Shimea.* Ha niile bikwa ụmụnne ha* nso na Jeruselem, ha na ụmụnne ha ndị nke ọzọ.