1 Ihe E Mere 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Agha ahụ wee siere Sọl ike, ndị na-agba ụta emechaakwa hụ ya ma gbaa ya ụta merụrụ ya ahụ́.+