1 Ihe E Mere 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú a ka Sọl si nwụọ n’ihi isi o nupụụrụ Jehova. O meghị ihe Jehova gwara ya.+ Ọ gakwukwaara onye na-agba afa ka ọ jụọrọ ya ase+
13 Otú a ka Sọl si nwụọ n’ihi isi o nupụụrụ Jehova. O meghị ihe Jehova gwara ya.+ Ọ gakwukwaara onye na-agba afa ka ọ jụọrọ ya ase+