1 Ihe E Mere 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’oge gara aga, mgbe Sọl bụ eze, ọ bụ gị na-edu ndị Izrel aga agha.*+ Jehova bụ́ Chineke gị gwakwara gị, sị: ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ. Ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú ndị m Izrel.’”+
2 N’oge gara aga, mgbe Sọl bụ eze, ọ bụ gị na-edu ndị Izrel aga agha.*+ Jehova bụ́ Chineke gị gwakwara gị, sị: ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ. Ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú ndị m Izrel.’”+