1 Ihe E Mere 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị okenye niile n’Izrel wee bịakwute eze Devid na Hebrọn. Ha na ya anọrọ ebe ahụ gbaa ndụ n’ihu Jehova. Ha tekwara Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel+ otú Jehova si n’ọnụ Samuel kwuo.+
3 Ndị okenye niile n’Izrel wee bịakwute eze Devid na Hebrọn. Ha na ya anọrọ ebe ahụ gbaa ndụ n’ihu Jehova. Ha tekwara Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel+ otú Jehova si n’ọnụ Samuel kwuo.+