1 Ihe E Mere 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị bi na Jebus mara Devid aka, sị ya: “I mekataghị bata ebe a.”+ Ma, Devid weghaara Zayọn, bụ́ obodo a rụsiri ike,+ nke a na-akpọzi Obodo Devid+ ugbu a.
5 Ndị bi na Jebus mara Devid aka, sị ya: “I mekataghị bata ebe a.”+ Ma, Devid weghaara Zayọn, bụ́ obodo a rụsiri ike,+ nke a na-akpọzi Obodo Devid+ ugbu a.