1 Ihe E Mere 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ n’obodo ahụ, ma na Milo* ma n’ebe ndị dị ya nso. Joab rụzikwara ebe ndị fọrọnụ n’obodo ahụ.
8 O bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ n’obodo ahụ, ma na Milo* ma n’ebe ndị dị ya nso. Joab rụzikwara ebe ndị fọrọnụ n’obodo ahụ.