1 Ihe E Mere 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E nwere ndị bụ́ ndị isi ndị dike bụ́ ndị agha Devid. Ha na ndị Izrel niile kwadoro ya mgbe ọ na-achị. Ha nyere aka chie ya eze otú Jehova gwara ndị Izrel.+
10 E nwere ndị bụ́ ndị isi ndị dike bụ́ ndị agha Devid. Ha na ndị Izrel niile kwadoro ya mgbe ọ na-achị. Ha nyere aka chie ya eze otú Jehova gwara ndị Izrel.+