1 Ihe E Mere 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid: Jashobiam,+ onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300) otu mgbe.+ 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:11 Ụlọ Nche,10/1/2005, p. 10
11 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid: Jashobiam,+ onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300) otu mgbe.+