1 Ihe E Mere 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ya na Devid nọ na Pas-damim+ mgbe ha na ndị Filistia lụrụ agha. E nwere ala ọka bali juru na ya, ma ndị Izrel gbara ọsọ n’ihi ndị Filistia.
13 Ya na Devid nọ na Pas-damim+ mgbe ha na ndị Filistia lụrụ agha. E nwere ala ọka bali juru na ya, ma ndị Izrel gbara ọsọ n’ihi ndị Filistia.