1 Ihe E Mere 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ọ kwụụrụ n’etiti ala ahụ na-egbu ndị Filistia, napụtakwa ha ala ahụ. Otú a ka Jehova si mee ka ndị Izrel merie n’agha ahụ.*+
14 Ma ọ kwụụrụ n’etiti ala ahụ na-egbu ndị Filistia, napụtakwa ha ala ahụ. Otú a ka Jehova si mee ka ndị Izrel merie n’agha ahụ.*+