1 Ihe E Mere 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi gakwuuru Devid n’ọgba Adọlam+ dị n’otu ugwu. Ma, ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na Ndagwurugwu Refeyim.+
15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi gakwuuru Devid n’ọgba Adọlam+ dị n’otu ugwu. Ma, ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na Ndagwurugwu Refeyim.+