-
1 Ihe E Mere 11:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Mgbe o kwuchara ihe a, mmadụ atọ ahụ banyere ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu, sere mmiri n’olulu mmiri ahụ dị nso n’ọnụ ụzọ ámá Betlehem, butekwara ya Devid. Ma o kweghị aṅụ ya, kama ọ wụsaara ya Jehova n’ala.
-