1 Ihe E Mere 11:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Abishaị+ nwanne Joab+ bụ onyeisi ndị dike atọ ọzọ. E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300). Aha ya na-edekwa ude ka nke ndị dike atọ mbụ ahụ.+ 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:20 Ụlọ Nche,10/1/2005, p. 10
20 Abishaị+ nwanne Joab+ bụ onyeisi ndị dike atọ ọzọ. E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300). Aha ya na-edekwa ude ka nke ndị dike atọ mbụ ahụ.+