1 Ihe E Mere 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha na-eji ụta aga agha. Ha nwekwara ike iji aka nri ma ọ bụ aka ekpe+ gbapụ nkume+ ma ọ bụ jiri ụta gbapụ akụ́. Ha bụ ụmụnne Sọl. Ha si n’ebo Benjamin.+
2 Ha na-eji ụta aga agha. Ha nwekwara ike iji aka nri ma ọ bụ aka ekpe+ gbapụ nkume+ ma ọ bụ jiri ụta gbapụ akụ́. Ha bụ ụmụnne Sọl. Ha si n’ebo Benjamin.+