1 Ihe E Mere 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ụfọdụ ndị ebo Gad gakwuuru Devid n’ebe a rụsiri ike n’ala ịkpa.+ Ha bụ ndị dike n’agha, ndị agha a zụrụ azụ, na ndị aka ochie n’ibu ọta nakwa n’ịma ube. Ihu ha dị ka ihu ọdụm. Ha na-awụkwa ọsọ n’ugwu ka mgbada. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:8 Ụlọ Nche,10/1/2005, p. 10
8 Ụfọdụ ndị ebo Gad gakwuuru Devid n’ebe a rụsiri ike n’ala ịkpa.+ Ha bụ ndị dike n’agha, ndị agha a zụrụ azụ, na ndị aka ochie n’ibu ọta nakwa n’ịma ube. Ihu ha dị ka ihu ọdụm. Ha na-awụkwa ọsọ n’ugwu ka mgbada.