18 Mmụọ nsọ wee dakwasị Amesaị,+ onyeisi mmadụ iri atọ ahụ, ya asị:
“Devid, anyị bụ nke gị. Anyị nọnyekwaara gị, nwa Jesi.+
Udo, udo dịrị gị, udo dịkwara onye na-enyere gị aka,
N’ihi na Chineke gị na-enyere gị aka.”+
Devid wee nabata ha, họpụtakwa ha ka ha soro ná ndị isi ndị agha ya.