1 Ihe E Mere 12:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha nyeere Devid aka ịlụso otu ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ọgụ, n’ihi na ha niile bụ ndị dike obi kara.+ Ha ghọkwara ndị isi ndị agha ya.
21 Ha nyeere Devid aka ịlụso otu ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ọgụ, n’ihi na ha niile bụ ndị dike obi kara.+ Ha ghọkwara ndị isi ndị agha ya.