1 Ihe E Mere 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị mmadụ na-abịa enyere Devid+ aka kwa ụbọchị. Ha nọ na-abịa ruo mgbe ha ghọrọ ìgwè ndị agha há ka ìgwè ndị agha Chineke.+
22 Ndị mmadụ na-abịa enyere Devid+ aka kwa ụbọchị. Ha nọ na-abịa ruo mgbe ha ghọrọ ìgwè ndị agha há ka ìgwè ndị agha Chineke.+