1 Ihe E Mere 12:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 E nwekwara nwa okorobịa bụ́ dike obi kara, aha ya bụ Zedọk,+ nakwa ndị isi iri abụọ na abụọ si n’ezinụlọ ndị nna nna ya.
28 E nwekwara nwa okorobịa bụ́ dike obi kara, aha ya bụ Zedọk,+ nakwa ndị isi iri abụọ na abụọ si n’ezinụlọ ndị nna nna ya.