1 Ihe E Mere 12:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ndị a niile bụ ndị agha. Ha niile na-eso aga agha. Ha jikwa obi ha niile bịa Hebrọn ka ha chie Devid eze Izrel niile. Ndị ọzọ niile n’Izrel jikwa otu obi chọọ ka e chie Devid eze.+
38 Ndị a niile bụ ndị agha. Ha niile na-eso aga agha. Ha jikwa obi ha niile bịa Hebrọn ka ha chie Devid eze Izrel niile. Ndị ọzọ niile n’Izrel jikwa otu obi chọọ ka e chie Devid eze.+