-
1 Ihe E Mere 12:40Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
40 Ma ndị bi ha nso ma ndị Ịsaka, ndị Zebulọn, na ndị Naftalaị, ndị si ebe dị anya, ji obere jakị, kamel, nnukwu jakị,* na ehi na-ebute ihe oriri ndị e ji ntụ ọka mee, keeki e ji naanị mkpụrụ fig mee, keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ, mmanya, na mmanụ. Ha kpụtakwara ọtụtụ ehi na atụrụ. Ha wetara ihe ndị a niile n’ihi aṅụrị a na-enwe n’Izrel.
-