1 Ihe E Mere 15:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ka ndị Izrel niile bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova na-alọta, ha nọ na-eti mkpu, na-aṅụrị ọṅụ,+ na-afụ opi dị iche iche,+ na-akụ ájà, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+
28 Ka ndị Izrel niile bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova na-alọta, ha nọ na-eti mkpu, na-aṅụrị ọṅụ,+ na-afụ opi dị iche iche,+ na-akụ ájà, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+