1 Ihe E Mere 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ họpụtakwara ụfọdụ ndị Livaị ka ha na-eje ozi ebe ahụ a dọsara Igbe Jehova+ nakwa ka ha na-asọpụrụ* Jehova bụ́ Chineke Izrel, na-ekele ya ma na-eto ya.
4 Ọ họpụtakwara ụfọdụ ndị Livaị ka ha na-eje ozi ebe ahụ a dọsara Igbe Jehova+ nakwa ka ha na-asọpụrụ* Jehova bụ́ Chineke Izrel, na-ekele ya ma na-eto ya.