1 Ihe E Mere 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chọọnụ Jehova,+ rịọkwanụ ya ka o nye unu ike. Na-arịọnụ ya mgbe niile ka o meere unu amara.+