1 Ihe E Mere 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Chetanụ ihe ndị dị ebube o mere,+Ọrụ ebube ndị ọ rụrụ nakwa ikpe ndị o kpere,