1 Ihe E Mere 16:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị niile bi n’ụwa, bụkuonụ Jehova abụ. Kwa ụbọchị, na-akọnụ otú o si azọpụta ndị mmadụ.+