1 Ihe E Mere 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa, mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+
7 “Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa, mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+