1 Ihe E Mere 17:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ugbu a, Jehova, ka nkwa i kwere gbasara mụnwa bụ́ ohu gị nakwa gbasara ezinụlọ m ghara ịgbanwe ruo mgbe ebighị ebi. Biko, meekwa ihe i kwere ná nkwa.+
23 Ugbu a, Jehova, ka nkwa i kwere gbasara mụnwa bụ́ ohu gị nakwa gbasara ezinụlọ m ghara ịgbanwe ruo mgbe ebighị ebi. Biko, meekwa ihe i kwere ná nkwa.+