1 Ihe E Mere 17:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na gịnwa, bụ́ Chineke m, agwala ohu gị na i zubere ịrụrụ ya ụlọ.* Ọ bụ ya mere obi ji sie ohu gị ike ịgwa gị ihe ndị a n’ekpere.
25 N’ihi na gịnwa, bụ́ Chineke m, agwala ohu gị na i zubere ịrụrụ ya ụlọ.* Ọ bụ ya mere obi ji sie ohu gị ike ịgwa gị ihe ndị a n’ekpere.