-
1 Ihe E Mere 17:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Biko, gọzie ezinụlọ ohu gị ka ọ dịgide ruo mgbe ebighị ebi. Jehova, ị gọziela ezinụlọ ohu gị. Ọ ga-abụkwa ezinụlọ a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.”
-