2 Devid wee sị: “M ga-egosi Henọn nwa Nehash na m hụrụ ya n’anya+ n’ihi na nna ya gosiri m na ọ hụrụ m n’anya.” N’ihi ya, Devid ziri ndị na-ejere ya ozi ka ha gaa kasie ya obi maka nna ya nwụrụnụ. Ma, mgbe ndị na-ejere Devid ozi batara n’ala ndị Amọn+ ka ha kasie Henọn obi,