1 Ihe E Mere 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha gbazitere puku ụgbọ ịnyịnya iri atọ na puku abụọ (32,000), gookwa eze ndị Meaka na ndị ya. Ha bịakwara maa ụlọikwuu n’ebe chere Medeba ihu.+ Ndị Amọn sikwa n’obodo ha dị iche iche zukọta ịlụ agha.
7 Ha gbazitere puku ụgbọ ịnyịnya iri atọ na puku abụọ (32,000), gookwa eze ndị Meaka na ndị ya. Ha bịakwara maa ụlọikwuu n’ebe chere Medeba ihu.+ Ndị Amọn sikwa n’obodo ha dị iche iche zukọta ịlụ agha.