1 Ihe E Mere 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ hapụkwaara Abishaị nwanne ya+ ndị fọrọnụ, ka ọ hazie ha n’usoro ịga lụso ndị Amọn agha.