-
1 Ihe E Mere 19:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe ndị Amọn hụrụ na ndị Siria agbaala ọsọ, hanwa gbakwara ọsọ n’ihi Abishaị nwanne Joab, laghachi n’obodo ha. Mgbe agha ahụ biri, Joab lọtara Jeruselem.
-