-
1 Ihe E Mere 19:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma ndị Izrel meriri ndị Siria, ha agbaa ọsọ. Devid gbukwara puku ndị Siria asaa (7,000) na-agba ụgbọ ịnyịnya na puku mmadụ iri anọ (40,000) ndị nke ji ụkwụ aga. O gbukwara Shofak onyeisi ndị agha ha.
-